factograf
IG
Sign in

IP address

Adreesị Internet Protocol (adreesị IP) bụ akara ọnụọgụ dịka 192.0.2.1 nke ejikọtara na netwọk kọmputa nke na-eji Internet Protocol maka nkwurịta okwu. Adreesị IP na-arụ ọrụ abụọ: njirimara interface netwọk na adreesị ebe.

Read next

In 116 languages

Text from Wikipedia, CC BY-SA 4.0 · Source article