factograf
IG
Sign in

okpuru ọchịchị di n'ime Rivers steeti, Naijiria

Ahoada East

Key facts

ọnụọgụgụ mmadụ166,324
mpaghara341km²
mba/obodoNaijiria
Oge/afọ mmalite1996
kọntinentEluàlà
dị na ngalaba nhazi mpagharaRivers state

Ahoada East (nke a na edekwa dika Ehuda East) bụ mpaghara gọọmentị nke Rivers State, Nigeria, nke dị n'ebe ugwu ọdịda anyanwụ nke Port Harcourt. Ebe obibi ya dị n'obodo Ahoada. Obodo ndị dị na Ahoada East gụnyere ndị a Odiabidi, Edeoha, Ogbo, Abarikpo, na Ihugbogo.

Ọnọdụ ihu igwe/Geography

A na-atụ anya na nkezi okpomọkụ na iru mmiri nke ndi obodo Ahoada East ga-abụ ihe di 27 degrees Celsius na pasent 88, n'otu n'otu ya. Mpaghara ahụ nwere oge abụọ dị iche iche: oge ọkọchị na oge mmiri ozuzo. Oge mmiri ozuzo na-adịkarị iche site na mmiri ozuzo siri ike.

Ọrụ okporo ụzọ

N'afọ 2021, onye bụbu gọvanọ nke Steeti Nyesom Wike tinyere iwu ka e wuo okporo ụzọ nke Ahoada. Okporo ụzọ ahụ nwere mkpa akụ na ụba na Ahoada Town, n'ihi njikọ nke okporo ụzọ niile dị n'ógbè ahụ na okporo ụzọ bụ isi.

Read next

In 14 languages

Text from Wikipedia, CC BY-SA 4.0 · Source article